A A A A A

Ihe ngosi mgbakọ na mwepu: [Nọmba 7]


JỌN 6:35
Jisọs zaghachiri ha sị, “Abụ m nri na-enye ndụ. Onye ọ bụla na-abịakwute m agụụ agaghị agụkwa ya ọzọ. Akpịrị agaghị akpọkwa ndị nile kweere na m nkụ.

MATIU 26:26
Mgbe ha nọkwa na-eri nri, Jisọs were ogbe beredi gọzie ya. Ọ nyawara ya nye ndị na-eso ụzọ ya sị ha, “Naranụ beredi a rie, nꞌihi na nke a bụ anụ ahụ m.”

Igbo Bible 1988
No Data