JEMES 3:7 |
Mmadụ enweela ike zụọ, na-agbalịkwa ịzụ anụmanụ dị iche iche, na anụ na-akpụ akpụ, na anụ bi na mmiri, |
|
LUK 3:6 |
Mmadụ nile ga-ahụkwa nzọpụta Chineke!” |
|
LUK 12:24 |
Leenụ ụmụ nnụnụ anya. Ha adịghị akụ mkpụrụ nꞌubi, ha adịkwaghị aghọ mkpụrụ site nꞌubi. Ha enweghị ọba ebe ha na-ekpokọta nri. Ma Chineke bụ onye na-azụ ha. Unu dịkwanu mkpa karịa ọtụtụ ụmụ nnụnụ. |
|
MATIU 6:26 |
Werenụ ụmụ nnụnụ dị ka ihe ịma atụ. Ha adịghị echegbu onwe ha banyere ihe oriri. Ọ dịghị mgbe ha na-akụ mkpụrụ nꞌubi ọ dịkwaghị mgbe ha na-ewe mkpụrụ nꞌubi. Ma Nna unu bi nꞌeluigwe na-azụ ha. Ọ̀ bụ na unu adịghị oke ọnụ ahịa karịa ha? |
|
Igbo Bible 1988 |
No Data |