1 |
Akwukwọ osuso-ọmumu Jisus Kraist, Nwa Devid, nwa Abraham. |
2 |
Abraham muru Aisak; Aisak we mua Jekob; Jekob we mua Juda na umu-nna-ya; |
3 |
Juda we mua Perez na Zera site na Tema; Perez we mua Hezron; Hezron we mua Ram; |
Igbo Bible 2006 |
|
1 |
Ndị a bụ nna nna Jisos onye nzọpụta nwa Devidi na Eberaham. |
2 |
Eberaham mụrụ Aizik, Aịzik mụrụ Jekọb, Jekọb mụrụ Juda na ụmụnna ya. |
3 |
Juda sitere na nwụnye ya Tema mụọ Perez na Zera. Perez mụrụ Hezrọn, Hezrọn amụọ Aram. |
Igbo Bible 1988 |
|