A A A A A

MATIU 1

1
Akwukwọ osuso-ọmumu Jisus Kraist, Nwa Devid, nwa Abraham.
2
Abraham muru Aisak; Aisak we mua Jekob; Jekob we mua Juda na umu-nna-ya;
3
Juda we mua Perez na Zera site na Tema; Perez we mua Hezron; Hezron we mua Ram;
Igbo Bible 2006

1
Ndị a bụ nna nna Jisos onye nzọpụta nwa Devidi na Eberaham.
2
Eberaham mụrụ Aizik, Aịzik mụrụ Jekọb, Jekọb mụrụ Juda na ụmụnna ya.
3
Juda sitere na nwụnye ya Tema mụọ Perez na Zera. Perez mụrụ Hezrọn, Hezrọn amụọ Aram.
Igbo Bible 1988